Songtexte.com Drucklogo

God's Getting Us Ready Songtext
von Sensational Williams Brothers

God's Getting Us Ready Songtext

... I will praise you everyday
God of Elijah, i will love you everyday
no matter the situation...
Who is the man that speaketh when the Lord has not spoken
whose report shall we believe, is it that of the world or of the master Jesus
Rapha speak...
Chukwu ekwuwo okwu banyere ndumooo
ekwensu n′ine eme na nkiti
imana mbara Igwe ekwuwo okwu n'isi moo
onye iro n′ine eme n'efu eeee
Chukwu ekwuwo okwo banyere ndumoo
ekwensu ine eme na nkiti
Ikuku amana oya agbawo afa n'isi moo
onye iro n′ine eme na nkiti nkiti nkiti
...respond...
mbo onye iro n′agba ka onwe kwatuemee
ha niile bu ihe efu n'efu eee
...respond...
Chukwu ekwuwo okwu n′isi mee
Chukwu ekwuwo okwu n'isi umu mee


Chukwu ekwuwo okwu gbasara ndum
okwuwo okwu gbasara nnameee
osina onwu ike abughi maka anyi
osina ihe isi ike abughi maka anyieee
mmadu egbulam ma muwa egbula
onye obula biri eee kam biri
ihe onye ma ya mara ya n′elu uwa
ma nke m na amaghi ya amakwanam
ochu nwa Chukwu nwe adaeee ma nwa Chineke ga-enwe ezigbo oso
onye ji Chineke ji ihe
ebe onoya ma onye ga-emegide mee
...nobody... mmili malu ugo asawo ugo alu ee
n'elenu mee oooo.
Ikuku amana oya n′ibuwo ama n'isi mee
onye iro n'ekwu n′efu
...response... eziokwu
osi n′igaghi anwu n'uno ogwu ahu ino
nwannem binie chiri ute gi lawa be gi eee
...response... you are healed for sure
osi n′iga eje ebe ahu ine eje n'udo
ma latakwa n′udo ewooo
...response...
okwa imana onwu ugbo elu abughi maka umu igbo
plane crash abughi maka anyi ee lailai
...response...
anyi ga n'eje eje anyi ga-na abata abata
ihe onye ma ya mara ya eee
...response...
anyi ga adi ndu nwe rie uru ihe anyi kpatara
mmadu agaghi eri ya azu anyi ooo
...response... eziokwu for sure
onye aruru ala n′ine eme na nkiti
ajo onye n'ine eme na nkiti nkiti nkiti nkiti
...response...
the report of the master said we shall not die young oh yes we shall not die young
...response...
the sickness of Egyptians is not for the children of God chaachaa we shall not die young eee
...response...
there shall be noooooo barren among my people eee nwanyi aga kuru nwa eee
...response...
imana mbara Igwe ekwuwo okwu n'isi gi
nwannem kwere oooooo
...response...
ikuku amana oya ekwuwo n′aru gi
otu ahu ka oga adi eweweweee
...response...

...O bu onge ga-aruru Chim uka
Jehovah bukwa oku n′ere ere
onye ga-aruru Chim uka lee
...response...
gwanum onye ga-echere aka mba
...response...
maka ndi n'aturu ibe ha ogu
...response...

Songtext kommentieren

Log dich ein um einen Eintrag zu schreiben.
Schreibe den ersten Kommentar!

Beliebte Songtexte
von Sensational Williams Brothers

Quiz
Wer ist gemeint mit „The King of Pop“?

Fans

»God's Getting Us Ready« gefällt bisher niemandem.