Songtexte.com Drucklogo

Agbalu a.k.a. Na Azo Ani Songtext
von Chief Stephen Osita Osadebe

Agbalu a.k.a. Na Azo Ani Songtext

Kweeke kweeke kweeke kweeke
A sị na-agbara aka na-azọ anị
Onye ji ji ga na-akọnye ji n′anị
Ọ kwa ọnụ ga-ekwu
Mana ọbụ onye a gwaziri ọ kwenu
Ya bụzi na ọka-okwu ekwuka nụ
Kweeke, Ikpu
Ezi onyi ọ k'isi eme
A sị n′anyi ejebe mụ ejebenụ
Onye mara
O kwer'izu o kwere abụọ jidenụ ya risienụ
A mazi m n'ibụ oke
Mana oké adịghị eri azụ e nyere ya dobenu, onyị mụ ọọ
Agwọ anyị igbuziri kedụ k′osiri ga nụ?
Anyị dị n′izugbe ekiri
Anyị apụta n'iru anyị ajụba nụ onyi mụ ọ ọ
Mkpiri anyị gbuziri kedụ k′osiri ga nụ
Ọnyi mụ aaa
Ọ bụzi k'isi emenụ, onyị mụ aa
Ọ bụzi k′isi emenụ, onyị mụ aa


Ọ bụzi k'isi emenụ, onyị mụ aa
A na-agbazi aka azọ n′ani, nne oooo
Onye jizi ji ga na-akọnye nụ
Okwu anyị kwuziri na-ekwu udo nụ
Onye emena onye emena akọ nụ
Ya k'buziri gabazia n'iro nụ
I na-etizi k′ọmazia nụ onye nụ
Ọ k′ọbụrụ k'osi di
I fugozinu n′ọbụ asị
Ezi onyị mụọ bịaba nụ
Ọnyi mụ aa
Ọ bụzi k'isi emenụ, onyị mụ aa aaa
Mmmmm... mmmmmm
A na-agbazị aka adọ n′anị adọ ọ ọ ọ
Okwu anyị kwuru na-ekwu udo nụ
I fụgozinu n'ọbarụ nụ
Onye e mezina, onye emezina doo nụ
Ya k′iburu gaba nụ n'iro nụ
I na-etizi k'ọbụrụ onye nụ
K′ọbụrụ n′ọbụ asị
Ọ bụzi k'isi emenụ nụ
Ọnyi mụ mmm
Mmmmm... mmmmmm
Mmmmm... Mmmmm
A na-agba aka azọ ani doo nụ ooo
Onye ji ji must na-akọnye nụ
Ọ kwa ọnụ ga-ekwu n′ụwa nụ
Mmmmm

Songtext kommentieren

Log dich ein um einen Eintrag zu schreiben.
Schreibe den ersten Kommentar!

Beliebte Songtexte
von Chief Stephen Osita Osadebe

Fans

»Agbalu a.k.a. Na Azo Ani« gefällt bisher niemandem.